zee
Ọdịdị
"Zee"
Nkọwa
[dezie]I zere mmadụ, pụta n'ebe ihe ọzọ dị ma ọ bụ sọọ ime ihe.
I gbanarị ime ihe.
===nkejiaaụsụ===
Ngwá
ọmụmaatụ
[dezie]- Zee ajọ ọyị.
- Zee anwụ nta maka ọrịa ị̀bà.
- Gịnị mere Ị na-ezere m?
mkpọpụta
[dezie]/zéé/
olumba
[dezie]zere, zerụ, gbanahụ.
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]bekee
[dezie]- Avoid,
- desist from,
- forbear from,
- eschew,
- stay away from,
- steer clear of,
- keep away from.