Gaa na ọdịnaya

yie egwu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • kwuo uche mmadụ ime ihe ọjọọ megide (mmadụ) na nkwụghachi ụgwọ maka ihe emere ma ọ bụ emeghị
  • imee ka mmadụ ma ọ bụ ihe nọrọ n’ihe ize ndụ ma ọ bụ nọrọ n’egwu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie]
  • ọ yiri ya egwu ịchụ ya n'ọrụ ma ọ bụrụ na ọ gaghị eme ihe ọ gwara ya
  • Ọnọdụ obodo anyị dị ugbu a na-eyi udo nke obi anyị egwu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

threaten