Yabasị bụ ụdị akwukwo nri nke dị na ezinụlọ Allium nke osisi. Galik, na liik sokwa na ezinụlọ nke a.
yabasị dị iche icheYabasị bu ihe oriri nwere kemịkalụ dịka ọ na-ebelata ọzịza, mmachi ngụgụ na ndị nwere ụkwara ume ọkụ, ma-na ebelata kwa ogo nke kọlesterol na shuga na ahụ mmadụ.