Jump to content

ya

O sị Wiktionary

ya

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe nlekwasi anya ngwaa maọbụ na-eso mbuụzo eji arụtụ aka n'ihe bu nke nwoke maọbụ nwaanyị ma ọ bụ oke na nne nke akpọpụta buru ma ọ bụ anachọ ịkpọpụta.

Nkejiasụsụ

[dezie]

nnọchiaha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Akpụkpọ ụkwụ a bụ nke ya
  2. Dose ya ebe ahụ

Mkpọpụta

[dezie]
ya




Olumba

[dezie]

mgbọdianyị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

him her it

French

[dezie]

lui