yịrị

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara igbokwasi ihe n'ahụ mmadụ ma ọ bụ n'akụkụ ahụ mmadụ, akwa, akụrụngwa ma ọ bụ ihe ịchọ mma.

Ọmụmaatụ[dezie]

Biko gaa yịrị akwa na-ahụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

wear