Gaa na ọdịnaya

wefee

Sitere na Wiktionary

wefee

Nkọwa

[dezie]

Isite otu ebe were ihe maọbụ mmadụ wega ya ebe ọzọ

Nkeji asusu

[dezie]

Ngwaa

Omumaatu

[dezie]

E wefere onye isi ụlọ ọni anyi wega ya

Okpọputa

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

transfer