Jump to content

usu

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • ọnụ ọgụgụ nke obi mmadụ mgbe ọ na akụ-akụ, kwa nkeji ọ bụla nke sitere na otu ọbara si agafe ma- na agaghari na akwara dị n'ahụ
  • nghọta ma ọ bụ ọnụ ọgụgụ nke echiche ma ọ bụ nkwenye ndị mmadụ banyere ihe ma ọ bụ ọnọdụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • usu dị ala na ahụ mmadụ bụ ihe mgbaàmà dị egwu maka  adịghị mma nke ahụike
  • Ka anyị chọpụta usu ihe gbasara ndị na-eto eto maka iwu ọhụrụ a

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Pulse