usoro omumeihe
Ọdịdị

usoro omumeihe
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ụzọ dị iche iche mmadụ depụtara ọ ga-agbaso wee mme ihe dị iche iche o bu n'obi.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Omụmaatụ
[dezie]Biko lee anya n'usoro omumeihe ka m mara ụdị nri anyị ga-esi taa.