unu
Ọdịdị
unu
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ mkpụrụokwu ana eji anachite anya ikpọ mmadụ karịrị otu aha.ọ bụ nnọchiaha nke ogo abụọ nke Nnọchite aha mmadụ karịrị otu onye.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nnọchiaha
Ọmụmatụ
[dezie]- Unu abiala.
- Unu ejidere onye riri ji ahụ.
- ọ bụ ụnụ na asompi ahụ.
Mkpọpụta
[dezie]