Gaa na ọdịnaya

umụ irighiri nje

Sitere na Wiktionary
ụmụ irighiri nje eji igwe nyocha nyopụta

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ụmụ irighiri ihe ọkachasi nke bakterịa na fọngaị nke agahị ahụli n'iji anya nkịtị kama ọ bụ site na igwe nyocha nke.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Anaghi ahụ Ụmụ irighiri nje anya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

microorganism