ukpana

O sị Wiktionary

Ụkpana

Nkọwa[dezie]

Ụkpana bu ahụhụ oriri nke nwere ụkwụ isii ma nwekwaa nku ofufe

ukpana

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ụmụ ntakịrị hụrụ ụkpana ebe ọ n'efegharị n'ime ọhịa

Ụkpana bu otu n'ime arụrụ ụmụ ntakịrị gị egwuregwu

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Grasshopper