uhuruchi
Ọdịdị
Uhuruchi
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ oge mmalite chi ojiji
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ọ gwara mmadụ nile ka ha zukọta na ụlọ akwukwọ na mgbe uhuruchi
Mụ na enyi mụ nwanyị ga apụ na uhuruchi
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Anyasị (Enugu)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Dusk
French
[dezie]German
[dezie]Dämmerung