ugwu mmadu

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Ugwu Mmadụ kọwara n'ekwesiri iji mmadụ kpọrọ ihe ma hapụ ikpaso ya agwa n'ekwesiri. O bụkwa ikwanyere ikike mmadụ nwere ugwu ma nyekwa mmadụ a nsọpụrụ kwesiri ya.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ugwu mmadụ dị mkpa karicha.


Umunwanyi kwesịrị iwe ùgwù nke dị ụkwụ

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

human Dignity