ugwu mgbawa

O sị Wiktionary
otu ugwu mgbawa
ugwu mgbawa ọzọ

Nkọwa[dezie]

ugwu nke na-enwekarị ọnụ ogologo n'elu, nke nwere oghere nke lava, iberibe okwute, alụlụ ọkụ, na gas dị ma ọ bụ si na ala ugwu ahụ gbapụta.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • ugwu ahụ dị n’obodo ahụ bụ ugwu mgbawa na-agbọpụta ọkụ
  • anwuru oku na-esikwa n’elu ugwu ahu na-aputa, o bu ugwu mgbawa?

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

volcano