Gaa na ọdịnaya

ugwu

Sitere na Wiktionary

Ugwu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mpaghara ala nke toliri elu karia mpaghara ndị ọzọ dị na gburugburu ya.

Jementah Hill

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • O nweghị ugwu dị n'ụwa nke mmadụ mere
  • Anyị gara úgwú Kilimanjaro na na ugwu Everest.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Hill

French

[dezie]

colline

German

[dezie]

Hügel