ugoloma

O sị Wiktionary

ugoloma

Nkọwa[dezie]

ugoloma bu Nnụnụ mara oke mma, o nwere ogologo ụkwụ na-achakwa ezigbo ocha.

ugoloma

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Aha otutu ya bu ugolọma

ugolọma bu nnụnụ mara mma dịkwa ọcha

Mkpọpụta[dezie]

ugoloma




Olumba[dezie]

Ntụghari n'assụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Egret