Gaa na ọdịnaya

ughere

Sitere na Wiktionary

Ughere

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ ighewe ọnụ gi oghe wee kuru ikuku ma kupu ikuku a n'ike n'udi ike Ọgwụgwụ maọbụ n'ura na-atu gi

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

ughere bụ ihe na-egosi na ike agwụla mmadụ, ughere na egosi na agụụ na agụ mmadụ

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Yawn