Gaa na ọdịnaya

ugba

Sitere na Wiktionary

Ụgba

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe oriri e ji anabata ndi ọbia n'ụfọdụ obodo n'ala Igbo

This is called oil bean in English language

Nkejịsụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nna m huru iri ugba n'anya nke ukwu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ụkpaka

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

ugba