Gaa na ọdịnaya

ugbọ oloko

Sitere na Wiktionary
ugbọ oloko

Nkọwa

[dezie]
  • ụgbọ okporo ígwè nke nwere ọtụtụ ụgbọ ala ejikọrọ na-agba n'okporo ụzọ nke bụ okporo ígwè iji bufee ndị njem ma ọ bụ ibu.
  • Ọ dị iche na njem njem n'okporo ụzọ, nihi na ebe ụgbọ ala na-agba n'elu ala dị larịị, ụgbọ oloko na agba n'okporo ígwè nke na-eduzi ya na ulo oga esi

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Achọrọ m ịbanye ụgbọ oloko si Lagos na-aga Kaduna
  • Iji ugbọ oloko maee njem dị ọnụ ala karịa iji ụgbọelu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

train