ududo

O sị Wiktionary

Ududo

Nkọwa[dezie]

Nke abụ ahụhụ ọbụla nwere ụkwụ asatọ. ọ na-ebi n'ụlọ oji aka ya kpaa. ọ na-erikwa ahụhụ ndị ọzọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Omumaatu[dezie]

Ududo juru n'ụlọ ya

Mkpọputa[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

spider