udene

O sị Wiktionary

nkọwa[dezie]

udene

Udene bụ Anụ élú, ọna efe n'enu dịka anụ elu ndị ọzọ. Ona adịkwa nnukwu dịka egbe, mana ọ naghị enwe ugbene n'olu ya. Ọbụkwa anụ na eri anụ ọzọ nke rere ure . Ọbụkwa anụ ana afuta dịka ajọ anụ nke mere na anaghị eri ya eri.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

ọmụmaatụ[dezie]

Ọ na eme ka udene, ọ dị olu ka udene.

mkpọputa[dezie]



olumbà[dezie]

Udele

ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Vulture

bekee[dezie]

Vulture