Gaa na ọdịnaya

udele

Sitere na Wiktionary

Udele


Nkọwa

[dezie]

Udele bu nnụnnụ n'efe efe n'eri anụ ibe ya nwere isi nkwọcha na ogologo nku, Ọ n'eri anụmanụ nwụrụ anwụ ree ure nke ya ma ọ bụ ihe ọzọ gburu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Igbo tụrụ ilu sị na "a na egbu anụ ma ahughi udele, mara na ihe ọjọọ mere n'obodo"

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Udene (Enugu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Vulture Vulture

French

[dezie]

Vautour Vantour

German

[dezie]

Geier Geier