ude
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]mmiri na mmanụ agwakọta ọnu maka itinye n'ọrụ iji mee ka anụ ahụ dị larịị ma gbochie ikpọ nkụ ma ete ya na anụ ahụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ude m na-eme ka ahụ m na-enwu gbaa
- Ite ude n’oge ọkọchị dị mkpa.
Mkpọpụta
[dezie]