Jump to content

udaolu

O sị Wiktionary

udaolu '

Nkowa

[dezie]

Nke abu ka olu anyi si ada mgbe anyi na- akwu okwu E nwere akara ato eji egosiputa nke n'asusu igbo. Ha bu (/ \ -)

nkejiasusu

[dezie]

aha

omumaatu

[dezie]
  1. udaolu igbo di iche iche site na ka ndi si asu
  2. udaolu igbo izugbe di ato

mkpoputa

[dezie]
udaolu




olumba

[dezie]

ntughari n'asusu ozo

[dezie]

bekkee

[dezie]

tone