uche
Ọdịdị
uche
nkowa
[dezie]otu nime ihe chukwu kenyere nahu mmadu iji nyere ya aka chee echiche, nghota ihe ndi di na gburugburu ya, cheta ihe di iche iche, loo ililo
nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Uche ya di nko.
- Uche ya banyere ihe m kwuru amaka.
- Ihe ọ bu n'uche were kwuo ihe ọ kwuru amaka.
- Uche ya dị mma.
- Uche bụ onyinye Chukwu.
mkpọpụta
[dezie]
olumba
[dezie]