Gaa na ọdịnaya

ube mgba

Sitere na Wiktionary

ube mgba

Cooked Canarium schweinfurthii

Nkọwa

[dezie]

Bụ mkpụrụ osisi ube mana nkea gbara aghirigha karịa ube nke eji ata ọka. gbya. Ọ na-acha ka akwụkwọ ndụ na mbido omimi ya tupu ọ chagaria chawa ntụ ntụ dị ka ọkawara n'ikpeazụ mgbe ọka goro, ọ chawa zie ka mmanụ ojii. Ube a na-apụtakarị n'oge udu mmiri, ana atali ya bụ ube na ndu mana ọ ga na elu ịlu. Otu kacha mma isi ata ube a bụ ịbu ụzọ banye ya na mmiri ọkụ tinyekwa ya nnu chere ka o ruo tupu atawa ya. E si na ya ewepụta mmanụ ana-eri eri na edozi ahụ mana agwọ ọrịa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anam achọ ebe m ga azụta ube mgba

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  1. Ube okpoko
  2. Ube ọsa
  3. Ube igwe

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

African elemi Bush Candle

Hausa

[dezie]

Atili