turu ugo

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ụzọ anyị ji asị mmadụ daalụ, nara aka, imere nke ọma, ija mmadụ ike maọbụ ito mmadụ.

Nkejịasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Turu ugo na ngabiga n'ule
  • Turu ugo lọta

Mkọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

congratulation