tensi

O sị Wiktionary

Tensi

Nkọwa[dezie]

Nke a bu otu n'ime katigory utoasusu ji ngwaa aru oru ma na-egosikwa kpom kwem oge di iche iche ihe ji eme E nwere udi tensi di iche iche

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Tensi bụ okwu e ji egosiputa ụdị ngwaa dị iche iche

mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntughari n'asusu ozo[dezie]

Bekee[dezie]

tense