tatambe

O sị Wiktionary

Tatambe

Nkọwa[dezie]

Bụ ahụhụ na-efe efe nke nwere njirimara ndị a; ogologo nku anọ na-ahụzọ ma taa ahụ, anya ọkpụrụkpụ abụọ, ana-ahụkarị ya na ebere enwere iyi.


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Enwere ọtụtụ tatambeneke n'ụzọ iyi anyị

Mkpọpụta[dezie]



Olumba[dezie]

Oji odu anụ mmiri

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

dragonfly