taa nri

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • Nke a pụtara Omume iri nri n'ọnụ
  • ụmụ anụmanụ na-eri ahịhịa ma ọ bụ osisi ndị ọzọ na-eto n'otu ebe

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmumaatụ[dezie]

  • ka anụmanụ gị na-ata nri n’ime ohia ọ bụghị n’ugbo ndị mmadụ
  • n'ala igbo ewu gi taa nri n'ugbo onye ọzọ, i gha akwu ugwọ

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Rie nri

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

graze