Gaa na ọdịnaya

tụnyere

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • inyocha ma ọ bụ chọọ ọdịiche dị n’etiti mmadụ ma ọ bụ ihe
  • atụmatụ, ma ọ bụ ihe eji a'tụọ, ma ọ bụ ihe n'rịba ama ma ọ bụ ihe ọdịiche dị n'etiti ihe karịrị otu ihe

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie]
  • onye ka ịga-eji tụnyere Chineke?
  • i nwere ike ị tụnyere iji na akpụ?

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

compare