Jump to content

tụgharịa

O sị Wiktionary

Tụgharịa

[dezie]

Nke a bụ igbanwe ihe ka mmadụ ọzọ mara ihe ọ bu n'asụsụ ozo.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa.

Ọmụmatu

[dezie]

Bikọ tụgharịa ihe ọdide na-akwụkwọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

translate