sh
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]O bu otu n'ime mkpụrụedemede Igbo. Ọ bụ mkpụrụedemede nke iri abụọ na itoolu. Ọ bụkwa mgbochiume mkpi enwere n'asusu Igbo. Aguchaa 's',enweta 'sh'.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha(Mgbochiume mkpi)
Ọmụmatụ
[dezie]Isha di n'ime igbe ahu.
Mkpọpụta
[dezie]