rọgọọ

O sị Wiktionary

rọgọọ

Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara ime ihe ka ọ gbagọọ agbagọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Nnamdi bikọ rọgọọ okporo ígwè ahụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

bend