Gaa na ọdịnaya

rịọ

Sitere na Wiktionary

Rịọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a pụtara iji obi umeala gwa mmadụ maka ihe.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ rịọrọ ndị njem ibe ya maka enyemaka

Mkpọputa

[dezie]

Olundi

[dezie]

Yọọ(Onitsha dialect)

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

beg