Gaa na ọdịnaya

puku ise

Sitere na Wiktionary

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku anọ, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku ise na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri ise mejupụtara ya.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

Ekwesịrị m ịkwụ Pita puku naira ise maka ọrụ ahụ ọ rụụrụ m.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
Puku Ise





Ọlụmba

[dezie ebe o si]


Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Five thousand (5000)