Jump to content

puku atọ

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku abụọ, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku atọ na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri atọ mejupụtara ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Kalu ji m ụgwọ puku naira atọ

Mkpọpụta

[dezie]
Puku atọ





Ọlụmba

[dezie]

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Three thousand (3000)