puku anọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku atọ, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku anọ na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri anọ mejupụtara ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ekwesịrị m ịkwụ Pita puku naira anọ maka ọrụ ahụ ọ rụụrụ m.
Mkpọpụta
[dezie]
Ọlụmba
[dezie]Ntụgharị n' asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Four thousand (4000)