Gaa na ọdịnaya

pụọ

Sitere na Wiktionary

Ndebiri

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mkpụrụokwu nkọwa ya bụ mmadụ ị si ebe ọ nọ gaa ebe ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

Dimkpa nwoke kwesịrị i si n'ụlọ ya pụọ n'ụtụtụ maka ọ chịchọ ihe ya na ezi n'ụlọ ya ga eri.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

lụfụ leka (Ezzah Abakaliki)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Leave leave

German

[dezie]

Verlassen