oyiri
Nkọwa[dezie]
- otu n'ime ihe abụọ ma ọ bụ karịa yiri onwe ha
- dị ka ihe ọzọ, ọkachasị site na ịdepụtaghachiri.
- ihe yiri onwe ha kpọmkwem
Nkejiasụsụ[dezie]
Ngwaa
Ọmumaatụ[dezie]
- ihe a ọ bụ oyiri ka ọ bụ akwụkwọ mbụ?
- bia lee, emeelam oyiri akwụkwọ ahụ