Gaa na ọdịnaya

owuwe ihe ubi

Sitere na Wiktionary

owuwe ihe ubi

Nkọwa

[dezie]

Ọwuwe ihe ubi bu usoro ma ọ bụ oge nchịkọta na ihe ọkụkụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Anyị nọ na oge ọwuwe ihe ubi

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Harvest