Gaa na ọdịnaya

otubo

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Akụkụ afọ ebe alọ na-adị mgbe a mụrụ nwa.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

A newborn baby with their umbilical cord still attached.

ọmụmaatụ

[dezie]

Otubo ya buru ibu mgbe a mụrụ ya.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Otuwe

Ntubo

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Navel