Gaa na ọdịnaya

otu

Sitere na Wiktionary

otu

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ ọnụọgụgụ igbo. A na-agụ ya tụpụ aguo abụọ. Ọ bụkwa nọmba kadinal kacha ala.


Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. E nwere naanị ofu onye.(Nnewi, Awka, Onitsha)
  2. E chere m na ọ bụghị otu n'ime ihe ndị ị nwere ike ikwu.(Owerri)
  3. Nwa ya nwanyị mere afọ nnaa n'ọnwa gara aga.(Nsukka)
  4. Nwoke olu bịara. (Abrịba)
  5. Nnanị m nọ ebe a. (Afikpo)

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • ofu→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • otu→ Imo(Owerri)
  • nna→ Enugu(Nsukka)
  • olu→ Abia(Abrịba)
  • nnanị → Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

English

[dezie]

one