Gaa na ọdịnaya

oti egwu

Sitere na Wiktionary

oti egwu

Nkowa

[dezie]

Onye ji igụ egwu ma ọbụ ngwo egwu n'eme ndi mmadu obi ụtọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatu

[dezie]

Osita Osadebe bụ onye 'oti egwu' mgbe ọdi ndụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Musician