otụ ịgba
Ọdịdị
otụ igba

Nkọwa
[dezie]Bụ onye egwu na akụ igba,ọ na etiri ndị na-agụ ma ndị n'agba egwu igba.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Emeka bụ ezigbo otụ igba egwu doro anya.
- ndi otu egwu a nwere otụ igba ma nke o riri.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- Otị igba
- Okụ igba