Gaa na ọdịnaya

osote

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

usoro, ọkwa, mmadụ ma ọ bụ ohere na-abịa ozugbo ma nke ugbu a ma ọ bụ ọnọdụ nke anọ na ya gachaa

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmumaatụ

[dezie]
  • Abụ m onye na-esote onyeisi n'ụlọ ọrụ
  • Ọ bụ osote'm na afọ nne'm

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

next