Ose bu mkpụrụ osisi chara acha nke osisi a na akpọ piper nigrum ma ọbụ capsicum. Ọ nwere ike ịdị na-acha ọbara ọbara, akwụkwọ ndụ, odo ma ọ bụ na-acha ọcha. Ọ na enwe oghere nke mkpụrụ na adị n'ime ya.
ose ụdị dị iche icheIhe na ekpo ekpo eji esi ihe oriri