oriọna
Ọdịdị
Oriọna
Nkọwa
[dezie]Nkea bụ ihe eji eme ka ìhè dịrị ma enwee ọchịchịrị. E ji ya enye ọkụ maọbụ ime ka okpomọkụ di. Ọ bụ kwa aria ana agbanye mmanụ tinyekwa ya owu eji amụnye ọkụ n'ime maka inye ìhè gburugburu ebe adọsara ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Gbaa ọsọ ga tinye oriọna ahụ tupu ọchịchịrị agbaa ebea
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Mpalaka