opi ike

O sị Wiktionary
Trumpet

[[

Bheri, Nepali trumpet

|thumb|opi ike]]

Opi ike

Nkọwa[dezie]

Ụdịrị ngwa egwu ndị ọcha mepụtara eji eti egwu, eji ọnụ afụ ya.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Anyị atụọla ego iji zụta opi ike maka emume ụka


Mkpọpụta[dezie]

Opi ike








Olumba[dezie]

opubekee

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

trumpet