onyentọ
Ọdịdị
Onyentọ
Nkọwa
[dezie]Onye bụ mmadụ na-atọrọ mmadụ ọzọ n'ike
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Onyentọ ahụ agbaala ọsọ
- Ahụrụ m nwoke ahụ amaara dịka Onyentọ
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Onyentọrị (Enugu)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]French
[dezie](feminine) ravisseuse (masculine) ravisseur